1 Ihe E Mere 14:9
1 Chronicles 14:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ndị Filistia bịara, bukọrọ ihe niile dị na Ndagwurugwu Refaim.
1 Chronicles 14:9 in English
1 Chronicles 14:9 · Berean Standard Bible
Now the Philistines had come and raided the Valley of Rephaim.
Context
7Elishama, Beeliada na Elifelet. 8Mgbe ndị Filistia nụrụ na eteela Devid mmanụ ị bụ eze ndị Izrel niile, ha pụrụ nʼigwe ha ịchọ ya. Ma Devid nụrụ maka ya, jikere pụọ izute ha. 9Ma ndị Filistia bịara, bukọrọ ihe niile dị na Ndagwurugwu Refaim. 10Devid jụrụ Chineke ase sị, “Ọ bụ m gaa buso ndị Filistia agha? Ị ga-enyefe ha nʼaka m?”
Onyenwe anyị zara sị ya, “Gaa, aga m enyefe ha nʼaka gị.” 11Ya mere, Devid na ndị ikom ya gara Baal-Perazim, meriekwa ha nʼebe ahụ. O kwuru sị, “Chineke enupula megide ndị iro m site nʼaka m, dịka idee mmiri si enupu.” Nʼihi ya, a kpọrọ ebe ahụ Baal Perazim.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.