1 Ihe E Mere 14:11
1 Chronicles 14:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, Devid na ndị ikom ya gara Baal-Perazim, meriekwa ha nʼebe ahụ. O kwuru sị, “Chineke enupula megide ndị iro m site nʼaka m, dịka idee mmiri si enupu.” Nʼihi ya, a kpọrọ ebe ahụ Baal Perazim.
1 Chronicles 14:11 in English
1 Chronicles 14:11 · Berean Standard Bible
So David and his men went up to Baal-perazim, where he defeated the Philistines and said, “Like a bursting flood, God has burst out against my enemies by my hand.” So they called that place Baal-perazim.*
Context
9Ma ndị Filistia bịara, bukọrọ ihe niile dị na Ndagwurugwu Refaim. 10Devid jụrụ Chineke ase sị, “Ọ bụ m gaa buso ndị Filistia agha? Ị ga-enyefe ha nʼaka m?”
Onyenwe anyị zara sị ya, “Gaa, aga m enyefe ha nʼaka gị.” 11Ya mere, Devid na ndị ikom ya gara Baal-Perazim, meriekwa ha nʼebe ahụ. O kwuru sị, “Chineke enupula megide ndị iro m site nʼaka m, dịka idee mmiri si enupu.” Nʼihi ya, a kpọrọ ebe ahụ Baal Perazim. 12Ndị Filistia hapụrụ chi niile ha nʼebe ahụ, Devid nyere iwu ka e suo ha niile ọkụ. 13Ndị Filistia bukwara agha bịa na ndagwurugwu ahụ ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.