1 Ihe E Mere 14:4
1 Chronicles 14:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụkwa aha ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua, Shobab, Netan, Solomọn,
1 Chronicles 14:4 in English
1 Chronicles 14:4 · Berean Standard Bible
These are the names of the children born to him in Jerusalem: Shammua,* Shobab, Nathan, Solomon,
Context
2Devid ghọtara na Onyenwe anyị emeela ka o guzosie ike dịka eze ndị Izrel, na ebuliela alaeze ya elu nke ukwuu nʼihi ndị ya Izrel. 3Devid lụrụ ndị inyom ọzọ mgbe o jere biri na Jerusalem. Nke a mere ka ọ mụọ ọtụtụ ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị. 4Ndị a bụkwa aha ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua, Shobab, Netan, Solomọn, 5Ibha, Elishua, Elpelet, 6Noga, Nefeg, Jafia,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.