Native Bible

1 Chronicles 14:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ibha, Elishua, Elpelet,

1 Chronicles 14:5 in English

Context

3Devid lụrụ ndị inyom ọzọ mgbe o jere biri na Jerusalem. Nke a mere ka ọ mụọ ọtụtụ ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị. 4Ndị a bụkwa aha ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua, Shobab, Netan, Solomọn, 5Ibha, Elishua, Elpelet, 6Noga, Nefeg, Jafia, 7Elishama, Beeliada na Elifelet.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.