Abụ nke Abụ 2:9
Song of Songs 2:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye m hụrụ nʼanya yiri mgbada, o yiri nwa ele. Lee ya ka ọ na-eguzo nʼazụ mgbidi anyị, ọ na-esikwa na oghereikuku na nʼoghere dị ya na-elebata anya.
Song of Songs 2:9 in English
Song of Songs 2:9 · Berean Standard Bible
My beloved is like a gazelle or a young stag. Look, he stands behind our wall, gazing through the windows, peering through the lattice.
Context
7Unu ụmụ agbọghọ Jerusalem,
eji m nne mgbada niile na nne ele ọhịa niile na-agba unu iyi sị:
Unu akpọtela maọbụ mee ka ịhụnanya teta,
ruo mgbe ọ masịrị ya. 8Gee ntị! Onye m hụrụ nʼanya!
Lee ya ka ọ na-abịa,
na-amali elu nʼelu ugwu niile,
na-amafekwa nʼelu ugwu nta niile. 9Onye m hụrụ nʼanya yiri mgbada, o yiri nwa ele.
Lee ya ka ọ na-eguzo nʼazụ mgbidi anyị,
ọ na-esikwa na oghereikuku
na nʼoghere dị ya na-elebata anya. 10Onye m hụrụ nʼanya gwara m okwu sị m,
“Bilie, onye ihe ya na-atọ m ụtọ,
onye m mara mma, soro m. 11Lee, oge oyi agafeela,
udu mmiri agabigakwala.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.