Ndị Rom 9:31
Romans 9:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ma ndị Izrel na-agbaso iwu nke ezi omume, enwebeghị ike ime onwe ha ndị a ga-anabata.
Romans 9:31 in English
Romans 9:31 · Berean Standard Bible
but Israel, who pursued a law of righteousness, has not attained it.
Context
29Ọ bụkwa dịka Aịzaya kwuru na mbụ,
“Ọ bụrụ na Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile
ahapụrụghị anyị ụmụ ụmụ,
anyị gara adị ka Sọdọm,
anyị gaara adịkwa ka Gọmọra.”* 30Gịnịkwa ka anyị ga-ekwu? Anyị ga-asị na o enyela ndị mba ọzọ na-enweghị oge ha gbasoro ezi omume, ma ha natara ya, bụ ezi omume nke sitere nʼokwukwe, 31ma ndị Izrel na-agbaso iwu nke ezi omume, enwebeghị ike ime onwe ha ndị a ga-anabata. 32Gịnị gbochiri ha? Ọ bụ nʼihi na ha agbasoghị ya site nʼokwukwe. Kama ha chere na ọ bụ site nʼọrụ. Ha zọhiere ụkwụ nʼoke nkume ịsọ ngọngọ ahụ. 33Dịka e dere ya,
“Lee, ana m atọgbọ na Zayọn nkume nke na-eme ka ndị mmadụ sọọ ngọngọ,
oke nkume nke na-eme ka ha daa.
Ma onye nke kweere na ya, agaghị eme ka ihere mee ya.”*
9:7 Jen 21:12
9:9 Jen 18:10,14
9:12 Jen 25:23
9:13 Mal 1:2,3
9:15 Ọpụ 33:19
9:17 Ọpụ 9:16
9:20 Aịz 29:16; 45:9
9:25 Hos 2:23
9:26 Ya bụ, ụmụ ndị ikom
9:26 Hos 1:10
9:28 Aịz 10:22,23
9:29 Aịz 1:9
9:33 Aịz 8:14; 28:16
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.