Ndị Rom 9:32
Romans 9:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gịnị gbochiri ha? Ọ bụ nʼihi na ha agbasoghị ya site nʼokwukwe. Kama ha chere na ọ bụ site nʼọrụ. Ha zọhiere ụkwụ nʼoke nkume ịsọ ngọngọ ahụ.
Romans 9:32 in English
Romans 9:32 · Berean Standard Bible
Why not? Because their pursuit was not by faith, but as if it were by works. They stumbled over the stumbling stone,
Context
30Gịnịkwa ka anyị ga-ekwu? Anyị ga-asị na o enyela ndị mba ọzọ na-enweghị oge ha gbasoro ezi omume, ma ha natara ya, bụ ezi omume nke sitere nʼokwukwe, 31ma ndị Izrel na-agbaso iwu nke ezi omume, enwebeghị ike ime onwe ha ndị a ga-anabata. 32Gịnị gbochiri ha? Ọ bụ nʼihi na ha agbasoghị ya site nʼokwukwe. Kama ha chere na ọ bụ site nʼọrụ. Ha zọhiere ụkwụ nʼoke nkume ịsọ ngọngọ ahụ. 33Dịka e dere ya,
“Lee, ana m atọgbọ na Zayọn nkume nke na-eme ka ndị mmadụ sọọ ngọngọ,
oke nkume nke na-eme ka ha daa.
Ma onye nke kweere na ya, agaghị eme ka ihere mee ya.”*
9:7 Jen 21:12
9:9 Jen 18:10,14
9:12 Jen 25:23
9:13 Mal 1:2,3
9:15 Ọpụ 33:19
9:17 Ọpụ 9:16
9:20 Aịz 29:16; 45:9
9:25 Hos 2:23
9:26 Ya bụ, ụmụ ndị ikom
9:26 Hos 1:10
9:28 Aịz 10:22,23
9:29 Aịz 1:9
9:33 Aịz 8:14; 28:16
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.