Native Bible

Romans 9:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Dịka e dere ya, “Lee, ana m atọgbọ na Zayọn nkume nke na-eme ka ndị mmadụ sọọ ngọngọ, oke nkume nke na-eme ka ha daa. Ma onye nke kweere na ya, agaghị eme ka ihere mee ya.”* 9:7 Jen 21:12 9:9 Jen 18:10,14 9:12 Jen 25:23 9:13 Mal 1:2,3 9:15 Ọpụ 33:19 9:17 Ọpụ 9:16 9:20 Aịz 29:16; 45:9 9:25 Hos 2:23 9:26 Ya bụ, ụmụ ndị ikom 9:26 Hos 1:10 9:28 Aịz 10:22,23 9:29 Aịz 1:9 9:33 Aịz 8:14; 28:16

Romans 9:33 in English

Romans 9:33 · Berean Standard Bible

as it is written: “See, I lay in Zion a stone of stumbling and a rock of offense;* and the one who believes in Him will never be put to shame.”*

Context

31ma ndị Izrel na-agbaso iwu nke ezi omume, enwebeghị ike ime onwe ha ndị a ga-anabata. 32Gịnị gbochiri ha? Ọ bụ nʼihi na ha agbasoghị ya site nʼokwukwe. Kama ha chere na ọ bụ site nʼọrụ. Ha zọhiere ụkwụ nʼoke nkume ịsọ ngọngọ ahụ. 33Dịka e dere ya, “Lee, ana m atọgbọ na Zayọn nkume nke na-eme ka ndị mmadụ sọọ ngọngọ, oke nkume nke na-eme ka ha daa. Ma onye nke kweere na ya, agaghị eme ka ihere mee ya.”* 9:7 Jen 21:12 9:9 Jen 18:10,14 9:12 Jen 25:23 9:13 Mal 1:2,3 9:15 Ọpụ 33:19 9:17 Ọpụ 9:16 9:20 Aịz 29:16; 45:9 9:25 Hos 2:23 9:26 Ya bụ, ụmụ ndị ikom 9:26 Hos 1:10 9:28 Aịz 10:22,23 9:29 Aịz 1:9 9:33 Aịz 8:14; 28:16

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.