Native Bible

Psalms 92:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ị na-eme ka obi dị m ụtọ, site nʼọrụ gị niile, o Onyenwe anyị, Ọ bụ ya mere m ji na-abụ abụ ọṅụ.

Psalms 92:4 in English

Psalms 92:4 · Berean Standard Bible

For You, O LORD, have made me glad by Your deeds; I sing for joy at the works of Your hands.

Context

2ikwupụta ịhụnanya gị nʼụtụtụ, na ikwesi ntụkwasị obi gị nʼabalị, 3jiri ihe iti egwu ụbọ akwara na une bụọrọ gị abụ dị ụtọ. 4Nʼihi na ị na-eme ka obi dị m ụtọ, site nʼọrụ gị niile, o Onyenwe anyị, Ọ bụ ya mere m ji na-abụ abụ ọṅụ. 5Lee ka ọrụ gị si dị ukwuu, Onyenwe anyị. Leekwa ụdị echiche miri emi ị na-eche. 6Ndị uche kọrọ amaghị nke a, ndị nzuzu enweghị nghọta,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.