Native Bible

Psalms 92:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

jiri ihe iti egwu ụbọ akwara na une bụọrọ gị abụ dị ụtọ.

Psalms 92:3 in English

Psalms 92:3 · Berean Standard Bible

with the ten-stringed harp and the melody of the lyre.

Context

1Ọ bụ ihe ziri ezi ito Onyenwe anyị, na iti egwu nye aha gị, gị Onye kachasị ihe niile elu, 2ikwupụta ịhụnanya gị nʼụtụtụ, na ikwesi ntụkwasị obi gị nʼabalị, 3jiri ihe iti egwu ụbọ akwara na une bụọrọ gị abụ dị ụtọ. 4Nʼihi na ị na-eme ka obi dị m ụtọ, site nʼọrụ gị niile, o Onyenwe anyị, Ọ bụ ya mere m ji na-abụ abụ ọṅụ. 5Lee ka ọrụ gị si dị ukwuu, Onyenwe anyị. Leekwa ụdị echiche miri emi ị na-eche.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.