Native Bible

Psalms 92:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ ihe ziri ezi ito Onyenwe anyị, na iti egwu nye aha gị, gị Onye kachasị ihe niile elu,

Psalms 92:1 in English

Psalms 92:1 · Berean Standard Bible

It is good to praise the LORD, and to sing praises to Your name, O Most High,

Context

1Ọ bụ ihe ziri ezi ito Onyenwe anyị, na iti egwu nye aha gị, gị Onye kachasị ihe niile elu, 2ikwupụta ịhụnanya gị nʼụtụtụ, na ikwesi ntụkwasị obi gị nʼabalị, 3jiri ihe iti egwu ụbọ akwara na une bụọrọ gị abụ dị ụtọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.