Native Bible

Psalms 92:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ikwupụta ịhụnanya gị nʼụtụtụ, na ikwesi ntụkwasị obi gị nʼabalị,

Psalms 92:2 in English

Psalms 92:2 · Berean Standard Bible

to proclaim Your loving devotion in the morning and Your faithfulness at night

Context

1Ọ bụ ihe ziri ezi ito Onyenwe anyị, na iti egwu nye aha gị, gị Onye kachasị ihe niile elu, 2ikwupụta ịhụnanya gị nʼụtụtụ, na ikwesi ntụkwasị obi gị nʼabalị, 3jiri ihe iti egwu ụbọ akwara na une bụọrọ gị abụ dị ụtọ. 4Nʼihi na ị na-eme ka obi dị m ụtọ, site nʼọrụ gị niile, o Onyenwe anyị, Ọ bụ ya mere m ji na-abụ abụ ọṅụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.