Native Bible

Psalms 92:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Lee ka ọrụ gị si dị ukwuu, Onyenwe anyị. Leekwa ụdị echiche miri emi ị na-eche.

Psalms 92:5 in English

Psalms 92:5 · Berean Standard Bible

How great are Your works, O LORD, how deep are Your thoughts!

Context

3jiri ihe iti egwu ụbọ akwara na une bụọrọ gị abụ dị ụtọ. 4Nʼihi na ị na-eme ka obi dị m ụtọ, site nʼọrụ gị niile, o Onyenwe anyị, Ọ bụ ya mere m ji na-abụ abụ ọṅụ. 5Lee ka ọrụ gị si dị ukwuu, Onyenwe anyị. Leekwa ụdị echiche miri emi ị na-eche. 6Ndị uche kọrọ amaghị nke a, ndị nzuzu enweghị nghọta, 7ọ bụ ezie na ndị ajọ omume na-etopụta dịka ahịhịa ndị na-emekwa ajọ ihe na-eto na-awasa, a ga-ala ha nʼiyi ruo mgbe ebighị ebi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.