Native Bible

Psalms 92:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị uche kọrọ amaghị nke a, ndị nzuzu enweghị nghọta,

Psalms 92:6 in English

Psalms 92:6 · Berean Standard Bible

A senseless man does not know, and a fool does not understand,

Context

4Nʼihi na ị na-eme ka obi dị m ụtọ, site nʼọrụ gị niile, o Onyenwe anyị, Ọ bụ ya mere m ji na-abụ abụ ọṅụ. 5Lee ka ọrụ gị si dị ukwuu, Onyenwe anyị. Leekwa ụdị echiche miri emi ị na-eche. 6Ndị uche kọrọ amaghị nke a, ndị nzuzu enweghị nghọta, 7ọ bụ ezie na ndị ajọ omume na-etopụta dịka ahịhịa ndị na-emekwa ajọ ihe na-eto na-awasa, a ga-ala ha nʼiyi ruo mgbe ebighị ebi. 8Ma gị, O Onyenwe anyị, bụ onye e buliri elu ruo mgbe ebighị ebi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.