Abụ Ọma 92:8
Psalms 92:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma gị, O Onyenwe anyị, bụ onye e buliri elu ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 92:8 in English
Psalms 92:8 · Berean Standard Bible
But You, O LORD, are exalted forever!
Context
6Ndị uche kọrọ amaghị nke a,
ndị nzuzu enweghị nghọta, 7ọ bụ ezie na ndị ajọ omume na-etopụta dịka ahịhịa
ndị na-emekwa ajọ ihe na-eto na-awasa,
a ga-ala ha nʼiyi ruo mgbe ebighị ebi. 8Ma gị, O Onyenwe anyị, bụ onye e buliri elu ruo mgbe ebighị ebi. 9Nʼezie, ndị iro gị niile, Onyenwe anyị,
e ndị iro gị niile ga-ala nʼiyi;
ndị niile na-eme ajọ ihe ka a ga-achụsasị. 10I meela ka mpi m dị elu dịka oke ehi na-akpa ike;
awụsala m mmanụ dị mma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.