Native Bible

Psalms 92:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

I meela ka mpi m dị elu dịka oke ehi na-akpa ike; awụsala m mmanụ dị mma.

Psalms 92:10 in English

Psalms 92:10 · Berean Standard Bible

But You have exalted my horn like that of a wild ox; with fine oil I have been anointed.

Context

8Ma gị, O Onyenwe anyị, bụ onye e buliri elu ruo mgbe ebighị ebi. 9Nʼezie, ndị iro gị niile, Onyenwe anyị, e ndị iro gị niile ga-ala nʼiyi; ndị niile na-eme ajọ ihe ka a ga-achụsasị. 10I meela ka mpi m dị elu dịka oke ehi na-akpa ike; awụsala m mmanụ dị mma. 11Ejirila m anya m abụọ hụ ka e meriri ndị iro m; ejirila m ntị m nụ maka ịla nʼiyi nke ndị iro m afọ tara mmiri. 12Ma ndị ezi omume ga-awa igu dịka osisi nkwụ; ha ga-ebukwa ibu dịka osisi ukwu sida nke Lebanọn,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.