Abụ Ọma 92:12
Psalms 92:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ndị ezi omume ga-awa igu dịka osisi nkwụ; ha ga-ebukwa ibu dịka osisi ukwu sida nke Lebanọn,
Psalms 92:12 in English
Psalms 92:12 · Berean Standard Bible
The righteous will flourish like a palm tree, and grow like a cedar in Lebanon.
Context
10I meela ka mpi m dị elu dịka oke ehi na-akpa ike;
awụsala m mmanụ dị mma. 11Ejirila m anya m abụọ hụ ka e meriri ndị iro m;
ejirila m ntị m nụ maka ịla nʼiyi nke ndị iro m afọ tara mmiri. 12Ma ndị ezi omume ga-awa igu dịka osisi nkwụ;
ha ga-ebukwa ibu dịka osisi ukwu sida nke Lebanọn, 13nke a kụrụ nʼime ụlọ Onyenwe anyị,
ha ga-eto, wasaakwa nʼime ogige Chineke anyị. 14Ha ga-amị mkpụrụ, ọ bụladị mgbe ha mere agadi.
Ha ga-ejupụtakwa nʼahịhịa ndụ,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.