Abụ Ọma 9:15
Psalms 9:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị mba niile adabala nʼime olulu ahụ ha gwuru; ọnya ahụ ha siri, zoo, amaala ha.
Psalms 9:15 in English
Psalms 9:15 · Berean Standard Bible
The nations have fallen into a pit of their making; their feet are caught in the net they have hidden.
Context
13O Onyenwe anyị, lee ka ndị iro m si akpagbu m!
Meere m ebere ma napụta m site nʼọnụ ọnwụ, 14ka m nwee ike ikwusa banyere otuto gị
nʼọnụ ụzọ ama* niile nke ada Zayọn,
nọrọkwa ebe ahụ ṅụrịa ọṅụ nʼime nzọpụta gị. 15Ndị mba niile adabala nʼime olulu ahụ ha gwuru;
ọnya ahụ ha siri, zoo, amaala ha. 16Ihe e ji mara Onyenwe anyị bụ ikpe ya ziri ezi;
ọrụ aka ndị na-emebi iwu na-ama ha dịka ọnya. Sela 17Ndị niile na-eme ajọ omume na-alaghachi nʼili;
nke a bụkwa ọnọdụ mba niile na-echefu Chineke.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.