Abụ Ọma 89:45
Psalms 89:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
I meela ka ụbọchị ndụ nke okorobịa ya dị mkpụmkpụ. I ji ihere dịka akwa kpuchie ya.
Psalms 89:45 in English
Psalms 89:45 · Berean Standard Bible
You have cut short the days of his youth; You have covered him with shame. Selah
Context
43I meela ka aka o ji jide mma agha ya sụọ ngọngọ,
i nyereghị ya aka mgbe agha dara. 44I meela ka ịma mma ya gwụsịa.
Ị tụdakwala ocheeze ya nʼala. 45I meela ka ụbọchị ndụ nke okorobịa ya dị mkpụmkpụ.
I ji ihere dịka akwa kpuchie ya. 46Ruo ole mgbe Onyenwe anyị, ka ị ga-ezonarị onwe gị?
Ruo ole mgbe ka iwe gị dị ukwuu ga-eregide dịka ọkụ? 47Cheta, na ndụ m bụ ihe na-agafe ngwangwa.
Nʼihi ihe efu gịnị ka i ji kee mmadụ niile!
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.