Native Bible

Psalms 89:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ruo ole mgbe Onyenwe anyị, ka ị ga-ezonarị onwe gị? Ruo ole mgbe ka iwe gị dị ukwuu ga-eregide dịka ọkụ?

Psalms 89:46 in English

Psalms 89:46 · Berean Standard Bible

How long, O LORD? Will You hide Yourself forever? Will Your wrath keep burning like fire?

Context

44I meela ka ịma mma ya gwụsịa. Ị tụdakwala ocheeze ya nʼala. 45I meela ka ụbọchị ndụ nke okorobịa ya dị mkpụmkpụ. I ji ihere dịka akwa kpuchie ya. 46Ruo ole mgbe Onyenwe anyị, ka ị ga-ezonarị onwe gị? Ruo ole mgbe ka iwe gị dị ukwuu ga-eregide dịka ọkụ? 47Cheta, na ndụ m bụ ihe na-agafe ngwangwa. Nʼihi ihe efu gịnị ka i ji kee mmadụ niile! 48Olee onye ahụ nwere ike ịdị ndụ ghara ịhụ ọnwụ anya, maọbụ zọpụta onwe ya site nʼike nke ili*? Sela

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.