Abụ Ọma 89:40
Psalms 89:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị kụtuola mgbidi gbara ya gburugburu, i meela ka ebe ya niile e wusiri ike bụrụ ihe dapịara adapịa.
Psalms 89:40 in English
Psalms 89:40 · Berean Standard Bible
You have broken down all his walls; You have reduced his strongholds to rubble.
Context
38Ma ị jụla, i werela nlelị jụkwa,
i na-ewe iwe dị ukwu megide onye gị e tere mmanụ. 39Ị jụla ọgbụgba ndụ gị na ohu gị gbara
i merụọla okpueze ya nʼime ntụ dị nʼala. 40Ị kụtuola mgbidi gbara ya gburugburu,
i meela ka ebe ya niile e wusiri ike bụrụ ihe dapịara adapịa. 41Ndị niile si ụzọ ahụ na-agafe, ezuruchaala ihe niile o nwere.
Ndị agbataobi ya na-akwakwa ya emo. 42I meela ka aka nri ndị iro ya dị elu;
mekwaa ka ndị iro ya ṅụrịa ọṅụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.