Native Bible

Psalms 89:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

M ga-edo aka ya nʼoke osimiri,* dokwaa aka nri ya nʼosimiri niile.*

Psalms 89:25 in English

Psalms 89:25 · Berean Standard Bible

I will set his hand over the sea, and his right hand upon the rivers.

Context

23Aga m etigbu ndị iro ya niile nʼihu ya. Aga m emekwa ka ndị niile na-akpọ ya asị laa nʼiyi. 24Ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi ga-adịnyere ya, site nʼaha m, a ga-ebuli mpi ya elu. 25M ga-edo aka ya nʼoke osimiri,* dokwaa aka nri ya nʼosimiri niile.* 26Ọ ga-akpọ m sị m, ‘Ị bụ Nna m, bụrụkwa Chineke m, na oke Nkume nzọpụta m.’ 27Aga m eme ya nwa mbụ m, onye kachasị dị elu nʼebe eze niile nke ụwa nọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.