Abụ Ọma 89:23
Psalms 89:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m etigbu ndị iro ya niile nʼihu ya. Aga m emekwa ka ndị niile na-akpọ ya asị laa nʼiyi.
Psalms 89:23 in English
Psalms 89:23 · Berean Standard Bible
I will crush his foes before him and strike down those who hate him.
Context
21Aka m ga-agba ya ume;
nʼezie, aka m ga-eme ka ọ dị ike. 22Ọ dịghị onye iro ga-abịakwasị ya, na mberede;
ọ dịghị onye ajọ omume ga-emegbu ya. 23Aga m etigbu ndị iro ya niile nʼihu ya.
Aga m emekwa ka ndị niile na-akpọ ya asị laa nʼiyi. 24Ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi ga-adịnyere ya,
site nʼaha m, a ga-ebuli mpi ya elu. 25M ga-edo aka ya nʼoke osimiri,*
dokwaa aka nri ya nʼosimiri niile.*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.