Abụ Ọma 89:24
Psalms 89:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi ga-adịnyere ya, site nʼaha m, a ga-ebuli mpi ya elu.
Psalms 89:24 in English
Psalms 89:24 · Berean Standard Bible
My faithfulness and loving devotion will be with him, and through My name his horn will be exalted.
Context
22Ọ dịghị onye iro ga-abịakwasị ya, na mberede;
ọ dịghị onye ajọ omume ga-emegbu ya. 23Aga m etigbu ndị iro ya niile nʼihu ya.
Aga m emekwa ka ndị niile na-akpọ ya asị laa nʼiyi. 24Ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi ga-adịnyere ya,
site nʼaha m, a ga-ebuli mpi ya elu. 25M ga-edo aka ya nʼoke osimiri,*
dokwaa aka nri ya nʼosimiri niile.* 26Ọ ga-akpọ m sị m, ‘Ị bụ Nna m,
bụrụkwa Chineke m, na oke Nkume nzọpụta m.’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.