Native Bible

Psalms 89:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ga-akpọ m sị m, ‘Ị bụ Nna m, bụrụkwa Chineke m, na oke Nkume nzọpụta m.’

Psalms 89:26 in English

Psalms 89:26 · Berean Standard Bible

He will call to Me, ‘You are my Father, my God, the Rock of my salvation.’

Context

24Ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi ga-adịnyere ya, site nʼaha m, a ga-ebuli mpi ya elu. 25M ga-edo aka ya nʼoke osimiri,* dokwaa aka nri ya nʼosimiri niile.* 26Ọ ga-akpọ m sị m, ‘Ị bụ Nna m, bụrụkwa Chineke m, na oke Nkume nzọpụta m.’ 27Aga m eme ya nwa mbụ m, onye kachasị dị elu nʼebe eze niile nke ụwa nọ. 28Aga m eme ka ịhụnanya m nwere nʼebe ọ nọ dịgide ruo ebighị ebi, ọgbụgba ndụ mụ na ya ga-adịgidekwa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.