Native Bible

Psalms 89:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eme ya nwa mbụ m, onye kachasị dị elu nʼebe eze niile nke ụwa nọ.

Psalms 89:27 in English

Psalms 89:27 · Berean Standard Bible

I will indeed appoint him as My firstborn, the highest of the kings of the earth.

Context

25M ga-edo aka ya nʼoke osimiri,* dokwaa aka nri ya nʼosimiri niile.* 26Ọ ga-akpọ m sị m, ‘Ị bụ Nna m, bụrụkwa Chineke m, na oke Nkume nzọpụta m.’ 27Aga m eme ya nwa mbụ m, onye kachasị dị elu nʼebe eze niile nke ụwa nọ. 28Aga m eme ka ịhụnanya m nwere nʼebe ọ nọ dịgide ruo ebighị ebi, ọgbụgba ndụ mụ na ya ga-adịgidekwa. 29Aga m eme ka agbụrụ ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi, ocheeze ya ga-adịgidekwa dịka eluigwe na-adịgide.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.