Native Bible

Psalms 88:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Oke iwe gị agabigala nʼahụ m; ihe egwu gị alaala m nʼiyi.

Psalms 88:16 in English

Psalms 88:16 · Berean Standard Bible

Your wrath has swept over me; Your terrors have destroyed me.

Context

14O Onyenwe anyị, gịnị mere i jiri jụ m? Gịnị mekwara i jiri zonarị m ihu gị? 15Site na mgbe okorobịa m, abụ m onye a na-esogbu, onye nọkwa ọnwụ nso; ataala m ahụhụ oke ụjọ gị, anọ m nʼọnọdụ ịda mba. 16Oke iwe gị agabigala nʼahụ m; ihe egwu gị alaala m nʼiyi. 17Ha na-agba m gburugburu ụbọchị niile dịka idee mmiri; ha gbara m gburugburu nʼakụkụ niile. 18Ị napụla m ndị enyi m na ndị m hụrụ nʼanya; ọchịchịrị bụ enyi m nọkarịsịrị m nso.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.