Native Bible

Psalms 88:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị napụla m ndị enyi m na ndị m hụrụ nʼanya; ọchịchịrị bụ enyi m nọkarịsịrị m nso.

Psalms 88:18 in English

Psalms 88:18 · Berean Standard Bible

You have removed my beloved and my friend; darkness is my closest companion.

Context

16Oke iwe gị agabigala nʼahụ m; ihe egwu gị alaala m nʼiyi. 17Ha na-agba m gburugburu ụbọchị niile dịka idee mmiri; ha gbara m gburugburu nʼakụkụ niile. 18Ị napụla m ndị enyi m na ndị m hụrụ nʼanya; ọchịchịrị bụ enyi m nọkarịsịrị m nso.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.