Abụ Ọma 87:3
Psalms 87:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe dị iche iche nke dị ebube ka a na-ekwu banyere gị, O obodo Chineke; Sela
Psalms 87:3 in English
Psalms 87:3 · Berean Standard Bible
Glorious things are ascribed to you, O city of God. Selah
Context
1Chineke atọọla ntọala ya nʼelu ugwu nsọ ahụ; 2Onyenwe anyị hụrụ ọnụ ụzọ ama Zayọn nʼanya,
karịa ebe obibi niile nke Jekọb. 3Ihe dị iche iche nke dị ebube ka a na-ekwu banyere gị,
O obodo Chineke; Sela 4“Aga m agụnye Rehab na Babilọn,
dịka ndị na-asọpụrụ m,
aga m agụnyekwa ndị Filistia, na ndị Taịa, na ndị Kush,
aga m asị, ‘A mụrụ nke a na Zayọn.’ ” 5Nʼezie, a ga-ekwu okwu banyere Zayọn sị,
“A mụrụ nke a na nke ọzọ nʼime ya,
ya onwe ya, bụ Onye kachasị ihe niile elu, ga-eme ka o guzosie ike.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.