Native Bible

Psalms 87:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chineke atọọla ntọala ya nʼelu ugwu nsọ ahụ;

Psalms 87:1 in English

Psalms 87:1 · Berean Standard Bible

He has founded His city on the holy mountains.*

Context

1Chineke atọọla ntọala ya nʼelu ugwu nsọ ahụ; 2Onyenwe anyị hụrụ ọnụ ụzọ ama Zayọn nʼanya, karịa ebe obibi niile nke Jekọb. 3Ihe dị iche iche nke dị ebube ka a na-ekwu banyere gị, O obodo Chineke; Sela

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.