Abụ Ọma 84:9
Psalms 84:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lekwasị anya nʼọta anyị, O Chineke, jiri ihuọma lekwasị onye gị e tere mmanụ anya.
Psalms 84:9 in English
Psalms 84:9 · Berean Standard Bible
Take notice of our shield, O God, and look with favor on the face of Your anointed.
Context
7Ike ha na-abawanye abawanye,
tutu ha niile nʼotu na otu, abịa guzo nʼihu Chineke na Zayọn. 8O Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nụrụ ekpere m.
Gee m ntị, gị Chineke nke Jekọb. 9Lekwasị anya nʼọta anyị, O Chineke,
jiri ihuọma lekwasị onye gị e tere mmanụ anya. 10Otu mkpụrụ ụbọchị a nọrọ nʼime ogige gị,
karịrị puku ụbọchị a nọrọ ebe ọzọ;
ọ ga-akara m mma ịbụ onye nche nʼọnụ ụzọ ụlọnsọ Chineke m,
karịa ibi nʼụlọ ikwu nke ndị ajọ omume. 11Onyenwe anyị Chineke bụ anyanwụ* na ọta;
Onyenwe anyị na-enye ihuọma na nsọpụrụ;
ọ naghị egbochi ihe ọma ọbụla
site nʼebe ndị na-eje ije nʼizuoke nọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.