Abụ Ọma 84:7
Psalms 84:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ike ha na-abawanye abawanye, tutu ha niile nʼotu na otu, abịa guzo nʼihu Chineke na Zayọn.
Psalms 84:7 in English
Psalms 84:7 · Berean Standard Bible
They go from strength to strength, until each appears before God in Zion.
Context
5Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị ike ha nwere dị na gị,
ndị kpebiri nʼobi ha ịga njem. 6Mgbe ha na-esite na Ndagwurugwu Baka na-agafe,
ha na-eme ya ka ọ bụrụ ebe isi iyi dị iche iche na-asọpụta;
mmiri ozuzo mbụ na-ewere ngọzị niile kpuchie ya.* 7Ike ha na-abawanye abawanye,
tutu ha niile nʼotu na otu, abịa guzo nʼihu Chineke na Zayọn. 8O Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nụrụ ekpere m.
Gee m ntị, gị Chineke nke Jekọb. 9Lekwasị anya nʼọta anyị, O Chineke,
jiri ihuọma lekwasị onye gị e tere mmanụ anya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.