Native Bible

Psalms 83:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mee ha dịka i si mee ndị Midia, na dịka i mere Sisera na Jabin,* nʼakụkụ iyi Kishọn,

Psalms 83:9 in English

Psalms 83:9 · Berean Standard Bible

Do to them as You did to Midian, as to Sisera and Jabin at the River Kishon,

Context

7na ndị Gebal, na ndị Amọn, na ndị Amalek, na ndị Filistia, ha na ndị Taịa. 8Ọ bụladị ndị Asịrịa esorokwala ha, ịgba ndị agbụrụ Lọt ume. Sela 9Mee ha dịka i si mee ndị Midia, na dịka i mere Sisera na Jabin,* nʼakụkụ iyi Kishọn, 10ndị lara nʼiyi nʼEndoa ma ghọọ ihe dịka nsị anụ e kpofuru ekpofu nʼala. 11Mee ka ndị ọgaranya ha dịka Oreb na Zeeb,* ka ụmụ ndị ikom eze ha niile dịka Zeba na Zalmuna,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.