Native Bible

Psalms 83:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụladị ndị Asịrịa esorokwala ha, ịgba ndị agbụrụ Lọt ume. Sela

Psalms 83:8 in English

Psalms 83:8 · Berean Standard Bible

Even Assyria has joined them, lending strength to the sons of Lot. Selah

Context

6ụlọ ikwu niile nke ndị Edọm, na ndị Ishmel, na ndị Moab, na ndị Haga, 7na ndị Gebal, na ndị Amọn, na ndị Amalek, na ndị Filistia, ha na ndị Taịa. 8Ọ bụladị ndị Asịrịa esorokwala ha, ịgba ndị agbụrụ Lọt ume. Sela 9Mee ha dịka i si mee ndị Midia, na dịka i mere Sisera na Jabin,* nʼakụkụ iyi Kishọn, 10ndị lara nʼiyi nʼEndoa ma ghọọ ihe dịka nsị anụ e kpofuru ekpofu nʼala.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.