Abụ Ọma 83:6
Psalms 83:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ụlọ ikwu niile nke ndị Edọm, na ndị Ishmel, na ndị Moab, na ndị Haga,
Psalms 83:6 in English
Psalms 83:6 · Berean Standard Bible
the tents of Edom and the Ishmaelites, of Moab and the Hagrites,
Context
4Ha na-asị, “Bịanụ ka anyị laa mba a nʼiyi,
ka a ghara ichetakwa aha Izrel ọzọ.” 5Ha ji otu obi na-agbarịta izu;
ha agbaala ndụ imegide gị, 6ụlọ ikwu niile nke ndị Edọm, na ndị Ishmel,
na ndị Moab, na ndị Haga, 7na ndị Gebal, na ndị Amọn, na ndị Amalek,
na ndị Filistia, ha na ndị Taịa. 8Ọ bụladị ndị Asịrịa esorokwala ha,
ịgba ndị agbụrụ Lọt ume. Sela
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.