Native Bible

Psalms 83:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha na-asị, “Bịanụ ka anyị laa mba a nʼiyi, ka a ghara ichetakwa aha Izrel ọzọ.”

Psalms 83:4 in English

Psalms 83:4 · Berean Standard Bible

saying, “Come, let us erase them as a nation; may the name of Israel be remembered no more.”

Context

2Lee na ndị iro gị nọ na-ebigbọ, ndị kpọrọ gị asị na-eweli isi ha. 3Ha ji aghụghọ na-agba izu imegide ndị gị; ha na-atụ atụmatụ ọjọọ megide ndị ị hụrụ nʼanya. 4Ha na-asị, “Bịanụ ka anyị laa mba a nʼiyi, ka a ghara ichetakwa aha Izrel ọzọ.” 5Ha ji otu obi na-agbarịta izu; ha agbaala ndụ imegide gị, 6ụlọ ikwu niile nke ndị Edọm, na ndị Ishmel, na ndị Moab, na ndị Haga,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.