Native Bible

Psalms 83:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha ji otu obi na-agbarịta izu; ha agbaala ndụ imegide gị,

Psalms 83:5 in English

Psalms 83:5 · Berean Standard Bible

For with one mind they plot together, they form an alliance against You—

Context

3Ha ji aghụghọ na-agba izu imegide ndị gị; ha na-atụ atụmatụ ọjọọ megide ndị ị hụrụ nʼanya. 4Ha na-asị, “Bịanụ ka anyị laa mba a nʼiyi, ka a ghara ichetakwa aha Izrel ọzọ.” 5Ha ji otu obi na-agbarịta izu; ha agbaala ndụ imegide gị, 6ụlọ ikwu niile nke ndị Edọm, na ndị Ishmel, na ndị Moab, na ndị Haga, 7na ndị Gebal, na ndị Amọn, na ndị Amalek, na ndị Filistia, ha na ndị Taịa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.