Abụ Ọma 83:7
Psalms 83:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
na ndị Gebal, na ndị Amọn, na ndị Amalek, na ndị Filistia, ha na ndị Taịa.
Psalms 83:7 in English
Psalms 83:7 · Berean Standard Bible
of Gebal, Ammon, and Amalek, of Philistia with the people of Tyre.
Context
5Ha ji otu obi na-agbarịta izu;
ha agbaala ndụ imegide gị, 6ụlọ ikwu niile nke ndị Edọm, na ndị Ishmel,
na ndị Moab, na ndị Haga, 7na ndị Gebal, na ndị Amọn, na ndị Amalek,
na ndị Filistia, ha na ndị Taịa. 8Ọ bụladị ndị Asịrịa esorokwala ha,
ịgba ndị agbụrụ Lọt ume. Sela 9Mee ha dịka i si mee ndị Midia,
na dịka i mere Sisera na Jabin,* nʼakụkụ iyi Kishọn,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.