Abụ Ọma 83:10
Psalms 83:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ndị lara nʼiyi nʼEndoa ma ghọọ ihe dịka nsị anụ e kpofuru ekpofu nʼala.
Psalms 83:10 in English
Psalms 83:10 · Berean Standard Bible
who perished at Endor and became like dung on the ground.
Context
8Ọ bụladị ndị Asịrịa esorokwala ha,
ịgba ndị agbụrụ Lọt ume. Sela 9Mee ha dịka i si mee ndị Midia,
na dịka i mere Sisera na Jabin,* nʼakụkụ iyi Kishọn, 10ndị lara nʼiyi nʼEndoa
ma ghọọ ihe dịka nsị anụ e kpofuru ekpofu nʼala. 11Mee ka ndị ọgaranya ha dịka Oreb na Zeeb,*
ka ụmụ ndị ikom eze ha niile dịka Zeba na Zalmuna, 12ndị sịrị, “Ka anyị nwetara onwe anyị,
ebe ịta nri ụmụ anụmanụ niile nke Chineke.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.