Native Bible

Psalms 83:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị sịrị, “Ka anyị nwetara onwe anyị, ebe ịta nri ụmụ anụmanụ niile nke Chineke.”

Psalms 83:12 in English

Psalms 83:12 · Berean Standard Bible

who said, “Let us possess for ourselves the pastures of God.”

Context

10ndị lara nʼiyi nʼEndoa ma ghọọ ihe dịka nsị anụ e kpofuru ekpofu nʼala. 11Mee ka ndị ọgaranya ha dịka Oreb na Zeeb,* ka ụmụ ndị ikom eze ha niile dịka Zeba na Zalmuna, 12ndị sịrị, “Ka anyị nwetara onwe anyị, ebe ịta nri ụmụ anụmanụ niile nke Chineke.” 13O Chineke m, mee ha ka dịka ahịhịa ifufe na-efegharị gburugburu, maọbụ dịka igbugbo ọka nʼebe ifufe dị. 14Dịka ọkụ na-erepịa oke ọhịa, maọbụ nke na-ere nʼelu ugwu,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.