Abụ Ọma 83:13
Psalms 83:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Chineke m, mee ha ka dịka ahịhịa ifufe na-efegharị gburugburu, maọbụ dịka igbugbo ọka nʼebe ifufe dị.
Psalms 83:13 in English
Psalms 83:13 · Berean Standard Bible
Make them like tumbleweed, O my God, like chaff before the wind.
Context
11Mee ka ndị ọgaranya ha dịka Oreb na Zeeb,*
ka ụmụ ndị ikom eze ha niile dịka Zeba na Zalmuna, 12ndị sịrị, “Ka anyị nwetara onwe anyị,
ebe ịta nri ụmụ anụmanụ niile nke Chineke.” 13O Chineke m, mee ha ka dịka ahịhịa ifufe na-efegharị gburugburu,
maọbụ dịka igbugbo ọka nʼebe ifufe dị. 14Dịka ọkụ na-erepịa oke ọhịa,
maọbụ nke na-ere nʼelu ugwu, 15si otu a were oke ifufe chụọ ha ọsọ,
jiri oke ifufe nke na-eso mmiri ozuzo mee ka ha nọrọ nʼọnọdụ obi ọlụlọ mmiri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.