Abụ Ọma 83:15
Psalms 83:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
si otu a were oke ifufe chụọ ha ọsọ, jiri oke ifufe nke na-eso mmiri ozuzo mee ka ha nọrọ nʼọnọdụ obi ọlụlọ mmiri.
Psalms 83:15 in English
Psalms 83:15 · Berean Standard Bible
so pursue them with Your tempest, and terrify them with Your storm.
Context
13O Chineke m, mee ha ka dịka ahịhịa ifufe na-efegharị gburugburu,
maọbụ dịka igbugbo ọka nʼebe ifufe dị. 14Dịka ọkụ na-erepịa oke ọhịa,
maọbụ nke na-ere nʼelu ugwu, 15si otu a were oke ifufe chụọ ha ọsọ,
jiri oke ifufe nke na-eso mmiri ozuzo mee ka ha nọrọ nʼọnọdụ obi ọlụlọ mmiri. 16Were ihere kpuchie ha ihu,
ka ndị mmadụ si otu a chọọ aha gị, O Onyenwe anyị. 17Ka ha nọdụ nʼọnọdụ ihere na ịda mba mgbe niile;
ka ha laa nʼiyi nʼọnọdụ mweda nʼala.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.