Abụ Ọma 83:16
Psalms 83:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Were ihere kpuchie ha ihu, ka ndị mmadụ si otu a chọọ aha gị, O Onyenwe anyị.
Psalms 83:16 in English
Psalms 83:16 · Berean Standard Bible
Cover their faces with shame, that they may seek Your name, O LORD.
Context
14Dịka ọkụ na-erepịa oke ọhịa,
maọbụ nke na-ere nʼelu ugwu, 15si otu a were oke ifufe chụọ ha ọsọ,
jiri oke ifufe nke na-eso mmiri ozuzo mee ka ha nọrọ nʼọnọdụ obi ọlụlọ mmiri. 16Were ihere kpuchie ha ihu,
ka ndị mmadụ si otu a chọọ aha gị, O Onyenwe anyị. 17Ka ha nọdụ nʼọnọdụ ihere na ịda mba mgbe niile;
ka ha laa nʼiyi nʼọnọdụ mweda nʼala. 18Mee ka ha mata na gị, onye aha ya bụ Onyenwe anyị,
na ọ bụ naanị gị bụ Onye kachasị ihe niile elu nʼụwa niile.
83:9 Eze Jabin na nwa ya Sisera, bụ ndị Debọra meriri nʼagha nʼugwu Taboa. Nkp 4:15-24; 5:20-21.
83:11 Ha bụ ndị eze, bụrụkwa ndị ọchịagha ndị Midia. Ha so na ndị Gidiọn meriri nʼagha, Nkp 7:25
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.