Abụ Ọma 83:18
Psalms 83:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mee ka ha mata na gị, onye aha ya bụ Onyenwe anyị, na ọ bụ naanị gị bụ Onye kachasị ihe niile elu nʼụwa niile. 83:9 Eze Jabin na nwa ya Sisera, bụ ndị Debọra meriri nʼagha nʼugwu Taboa. Nkp 4:15-24; 5:20-21. 83:11 Ha bụ ndị eze, bụrụkwa ndị ọchịagha ndị Midia. Ha so na ndị Gidiọn meriri nʼagha, Nkp 7:25
Psalms 83:18 in English
Psalms 83:18 · Berean Standard Bible
May they know that You alone, whose name is the LORD, are Most High over all the earth.
Context
16Were ihere kpuchie ha ihu,
ka ndị mmadụ si otu a chọọ aha gị, O Onyenwe anyị. 17Ka ha nọdụ nʼọnọdụ ihere na ịda mba mgbe niile;
ka ha laa nʼiyi nʼọnọdụ mweda nʼala. 18Mee ka ha mata na gị, onye aha ya bụ Onyenwe anyị,
na ọ bụ naanị gị bụ Onye kachasị ihe niile elu nʼụwa niile.
83:9 Eze Jabin na nwa ya Sisera, bụ ndị Debọra meriri nʼagha nʼugwu Taboa. Nkp 4:15-24; 5:20-21.
83:11 Ha bụ ndị eze, bụrụkwa ndị ọchịagha ndị Midia. Ha so na ndị Gidiọn meriri nʼagha, Nkp 7:25
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.