Abụ Ọma 83:11
Psalms 83:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mee ka ndị ọgaranya ha dịka Oreb na Zeeb,* ka ụmụ ndị ikom eze ha niile dịka Zeba na Zalmuna,
Psalms 83:11 in English
Psalms 83:11 · Berean Standard Bible
Make their nobles like Oreb and Zeeb, and all their princes like Zebah and Zalmunna,
Context
9Mee ha dịka i si mee ndị Midia,
na dịka i mere Sisera na Jabin,* nʼakụkụ iyi Kishọn, 10ndị lara nʼiyi nʼEndoa
ma ghọọ ihe dịka nsị anụ e kpofuru ekpofu nʼala. 11Mee ka ndị ọgaranya ha dịka Oreb na Zeeb,*
ka ụmụ ndị ikom eze ha niile dịka Zeba na Zalmuna, 12ndị sịrị, “Ka anyị nwetara onwe anyị,
ebe ịta nri ụmụ anụmanụ niile nke Chineke.” 13O Chineke m, mee ha ka dịka ahịhịa ifufe na-efegharị gburugburu,
maọbụ dịka igbugbo ọka nʼebe ifufe dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.