Abụ Ọma 78:59
Psalms 78:59 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Chineke nụrụ ha, iwe were ya nke ukwuu. Ọ jụrụ ndị Izrel kpamkpam.
Psalms 78:59 in English
Psalms 78:59 · Berean Standard Bible
On hearing it, God was furious and rejected Israel completely.
Context
57Dịka nna nna ha, ha bụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi, na ndị aghụghọ,
ha dịka ụta a na-ekweghị nke ọma. 58Nʼihi ebe nchụaja ha wuru, ha mere ka iwe wee ya;
sitekwa nʼarụsị ha pịrị apị, ha kpaliri ekworo ya. 59Mgbe Chineke nụrụ ha, iwe were ya nke ukwuu.
Ọ jụrụ ndị Izrel kpamkpam. 60Ọ gbakụtara ụlọ nzute ya nke dị na Shaịlo* azụ,
ụlọ ikwu ahụ ọ mara nʼetiti ndị mmadụ. 61O nyefere igbe ọgbụgba ndụ ike ya ka a dọta ya nʼagha,
o nyefekwara onye iro ahụ ebube ya nʼaka.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.