Abụ Ọma 78:33
Psalms 78:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O mere ka ụbọchị ndụ ha bụrụ ihe efu. O mekwara ka afọ ha gwụsịa nʼobi ọlụlọ mmiri.
Psalms 78:33 in English
Psalms 78:33 · Berean Standard Bible
So He ended their days in futility,* and their years in sudden terror.
Context
31mgbe iwe Chineke biliri imegide ha;
o tigburu ndị kachasị ike nʼetiti ha,
tigbukwaa ụmụ okorobịa ndị Izrel. 32Ma na-eleghị ihe ndị a anya, ha gakwara nʼihu na mmehie ha,
jụkwa ikwere nʼọrụ ebube niile Onyenwe anyị rụrụ. 33O mere ka ụbọchị ndụ ha bụrụ ihe efu.
O mekwara ka afọ ha gwụsịa nʼobi ọlụlọ mmiri. 34Mgbe ọbụla Chineke tigburu ha, ha na-achọ ya;
ha na-alaghachi azụ, chọsie ya ike. 35Ha na-echeta na Chineke bụ Oke nkume ha,
na Chineke nke kachasị ihe niile elu bụrụ ha Onye Mgbapụta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.