Abụ Ọma 78:34
Psalms 78:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ọbụla Chineke tigburu ha, ha na-achọ ya; ha na-alaghachi azụ, chọsie ya ike.
Psalms 78:34 in English
Psalms 78:34 · Berean Standard Bible
When He slew them, they would seek Him; they repented and searched for God.
Context
32Ma na-eleghị ihe ndị a anya, ha gakwara nʼihu na mmehie ha,
jụkwa ikwere nʼọrụ ebube niile Onyenwe anyị rụrụ. 33O mere ka ụbọchị ndụ ha bụrụ ihe efu.
O mekwara ka afọ ha gwụsịa nʼobi ọlụlọ mmiri. 34Mgbe ọbụla Chineke tigburu ha, ha na-achọ ya;
ha na-alaghachi azụ, chọsie ya ike. 35Ha na-echeta na Chineke bụ Oke nkume ha,
na Chineke nke kachasị ihe niile elu bụrụ ha Onye Mgbapụta. 36Ma mgbe ahụ, ha ga-eji naanị okwu efu fee ya ofufe,
were ire ha na-aghara ya ụgha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.