Abụ Ọma 78:32
Psalms 78:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma na-eleghị ihe ndị a anya, ha gakwara nʼihu na mmehie ha, jụkwa ikwere nʼọrụ ebube niile Onyenwe anyị rụrụ.
Psalms 78:32 in English
Psalms 78:32 · Berean Standard Bible
In spite of all this, they kept on sinning; despite His wonderful works, they did not believe.
Context
30Ha erisibeghị nri ahụ obi ha chọrọ,
anụ ụfọdụ dịkwa ha nʼọnụ, 31mgbe iwe Chineke biliri imegide ha;
o tigburu ndị kachasị ike nʼetiti ha,
tigbukwaa ụmụ okorobịa ndị Izrel. 32Ma na-eleghị ihe ndị a anya, ha gakwara nʼihu na mmehie ha,
jụkwa ikwere nʼọrụ ebube niile Onyenwe anyị rụrụ. 33O mere ka ụbọchị ndụ ha bụrụ ihe efu.
O mekwara ka afọ ha gwụsịa nʼobi ọlụlọ mmiri. 34Mgbe ọbụla Chineke tigburu ha, ha na-achọ ya;
ha na-alaghachi azụ, chọsie ya ike.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.