Native Bible

Psalms 78:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chineke rụrụ ọrụ ebube ndị a nʼihu nna nna ha nʼala Ijipt na nʼọhịa Zoan.

Psalms 78:12 in English

Psalms 78:12 · Berean Standard Bible

He worked wonders before their fathers in the land of Egypt, in the region of Zoan.

Context

10Ha edebeghị ọgbụgba ndụ Chineke. Ha jụkwara ibi ndụ dịka iwu ya si dị. 11Ha chefuru ihe o mere, ọrụ ịtụnanya o gosiri ha. 12Chineke rụrụ ọrụ ebube ndị a nʼihu nna nna ha nʼala Ijipt na nʼọhịa Zoan. 13O kewara oke osimiri, site nʼetiti ya dufee ha. O mere ka mmiri ahụ guzo ọtọ dịka mgbidi. 14O ji igwe ojii duo ha nʼije nʼehihie, jirikwa ìhè sitere nʼọkụ ahụ, duo ha ogologo abalị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.